Mak 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na Herọd na-atụ Jọn egwu,+ ebe ọ maara na ọ bụ onye ezi omume, nke dịkwa nsọ;+ ọ nọkwa na-echebe ya. Mgbe ọ bụla ọ nụrụ ihe o kwuru,+ ọ naghị ama ihe ọ ga-eme ya, ma ọ na-eji obi ụtọ na-ege ntị n’ihe ọ na-ekwu.
20 N’ihi na Herọd na-atụ Jọn egwu,+ ebe ọ maara na ọ bụ onye ezi omume, nke dịkwa nsọ;+ ọ nọkwa na-echebe ya. Mgbe ọ bụla ọ nụrụ ihe o kwuru,+ ọ naghị ama ihe ọ ga-eme ya, ma ọ na-eji obi ụtọ na-ege ntị n’ihe ọ na-ekwu.