Mak 6:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’egbughị oge, o mere ka ndị na-eso ụzọ ya banye n’ụgbọ wee buru ya ụzọ gaa n’ofe osimiri nke dị Betseida nso, ma ya onwe ya sịrị ìgwè mmadụ ahụ lawa.+
45 N’egbughị oge, o mere ka ndị na-eso ụzọ ya banye n’ụgbọ wee buru ya ụzọ gaa n’ofe osimiri nke dị Betseida nso, ma ya onwe ya sịrị ìgwè mmadụ ahụ lawa.+