Mak 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe o tisịrị mkpu, ihe ọdụdọ adọọkwa ya ọtụtụ ugboro, ọ pụtara;+ o wee dị ka onye nwụrụ anwụ, nke mere na ihe ka n’ọnụ ọgụgụ n’ime ha nọ na-asị: “Ọ nwụọla!”
26 Mgbe o tisịrị mkpu, ihe ọdụdọ adọọkwa ya ọtụtụ ugboro, ọ pụtara;+ o wee dị ka onye nwụrụ anwụ, nke mere na ihe ka n’ọnụ ọgụgụ n’ime ha nọ na-asị: “Ọ nwụọla!”