Mak 9:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 N’ihi na onye ọ bụla nke kunyere unu otu iko+ mmiri ka unu ṅụọ n’ihi na unu bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst,+ n’ezie, ana m asị unu, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ ya. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:41 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 150
41 N’ihi na onye ọ bụla nke kunyere unu otu iko+ mmiri ka unu ṅụọ n’ihi na unu bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst,+ n’ezie, ana m asị unu, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ ya.