Mak 9:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 “Ọ bụrụkwa na aka gị emee ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya; ọ kaara gị mma ibu nkwarụ nweta ndụ kama inwe aka abụọ banye na Gehena,* n’ọkụ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:43 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 150
43 “Ọ bụrụkwa na aka gị emee ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya; ọ kaara gị mma ibu nkwarụ nweta ndụ kama inwe aka abụọ banye na Gehena,* n’ọkụ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.+