Mak 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ozugbo o ruru n’isi ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ, ya bụ, Sanhedrin dum, gbara izu.+ Ha wee kee Jizọs agbụ ma kpụrụ ya pụọ wee nyefee ya n’aka Paịlet.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:1 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 290 ‘Ezi Ala’, p. 30-31 Ụlọ Nche,12/1/1990, p. 8
15 Ozugbo o ruru n’isi ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ, ya bụ, Sanhedrin dum, gbara izu.+ Ha wee kee Jizọs agbụ ma kpụrụ ya pụọ wee nyefee ya n’aka Paịlet.+