Mak 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ahụ, e nwere otu onye a na-akpọ Barabas, onye a tụrụ ya na ndị na-emegide ọchịchị mkpọrọ. Ndị a gburu ọchụ mgbe ha na-emegide ọchịchị.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:7 Ụlọ Nche,4/1/2011, p. 10
7 N’oge ahụ, e nwere otu onye a na-akpọ Barabas, onye a tụrụ ya na ndị na-emegide ọchịchị mkpọrọ. Ndị a gburu ọchụ mgbe ha na-emegide ọchịchị.+