Mak 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ikpeazụ, mgbe ha ji ya mechaa ihe ọchị, ha yipụrụ ya ákwà ahụ na-acha odo odo ma yiwe ya uwe elu ya. Ha wee kpụrụ ya pụọ ka ha kpọgide ya n’osisi.+
20 N’ikpeazụ, mgbe ha ji ya mechaa ihe ọchị, ha yipụrụ ya ákwà ahụ na-acha odo odo ma yiwe ya uwe elu ya. Ha wee kpụrụ ya pụọ ka ha kpọgide ya n’osisi.+