Luk 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụbọchị izu ike+ ọzọ, ọ banyere n’ụlọ nzukọ ma malite izi ihe. E nwekwara otu nwoke nọ n’ebe ahụ bụ́ onye aka nri ya kpọnwụrụ akpọnwụ.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:6 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 78
6 N’ụbọchị izu ike+ ọzọ, ọ banyere n’ụlọ nzukọ ma malite izi ihe. E nwekwara otu nwoke nọ n’ebe ahụ bụ́ onye aka nri ya kpọnwụrụ akpọnwụ.+