Luk 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin!+ Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na a sị na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime unu, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+
13 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin!+ Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na a sị na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime unu, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+