Luk 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’oge ọ nọ n’otu ebe na-ekpe ekpere, mgbe ọ kwụsịrị, otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “Onyenwe anyị, kụziere anyị otú e si ekpe ekpere,+ dị ka Jọn kụziiri ndị na-eso ụzọ ya.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:1 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 174 Ụlọ Nche,2/1/2004, p. 87/15/1996, p. 35/15/1990, p. 15
11 N’oge ọ nọ n’otu ebe na-ekpe ekpere, mgbe ọ kwụsịrị, otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “Onyenwe anyị, kụziere anyị otú e si ekpe ekpere,+ dị ka Jọn kụziiri ndị na-eso ụzọ ya.”+