Luk 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ọ dị, ndị ọzọ malitere ịchọ ka o mee ihe ịrịba ama+ nke si n’eluigwe, ka ha wee nwaa ya ọnwụnwa.
16 Otú ọ dị, ndị ọzọ malitere ịchọ ka o mee ihe ịrịba ama+ nke si n’eluigwe, ka ha wee nwaa ya ọnwụnwa.