Matiu 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe ahụ, ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii zara ya, sị: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịba ama.”+ Mak 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ebe a, ndị Farisii pụtara wee malite ịrụ ya ụka, na-achọ ka o gosi ha ihe ịrịba ama si n’eluigwe, iji lee ya ule.+ 1 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ndị Juu na-asị ka e nye ha ihe ịrịba ama,+ ndị Grik na-achọkwa amamihe;+
38 Mgbe ahụ, ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii zara ya, sị: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịba ama.”+
11 N’ebe a, ndị Farisii pụtara wee malite ịrụ ya ụka, na-achọ ka o gosi ha ihe ịrịba ama si n’eluigwe, iji lee ya ule.+