Luk 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu inye ihe atụ a: “Otu onye nwere osisi fig a kụrụ n’ubi vaịn ya,+ o wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya,+ ma ọ dịghị nke ọ hụrụ.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:6 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 184 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 25-26
6 O wee gaa n’ihu inye ihe atụ a: “Otu onye nwere osisi fig a kụrụ n’ubi vaịn ya,+ o wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya,+ ma ọ dịghị nke ọ hụrụ.+