Luk 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Nwa nke mmadụ na-ahapụ dị ka ihe a kara aka si dị;+ otú o sina dị, ahụhụ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara ya nye!”+
22 N’ihi na Nwa nke mmadụ na-ahapụ dị ka ihe a kara aka si dị;+ otú o sina dị, ahụhụ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara ya nye!”+