Luk 22:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ihi na ana m asị unu na ihe a e dere aghaghị imezu n’ebe m nọ, ya bụ, ‘A gụnyere ya ná ndị na-emebi iwu.’+ N’ihi na ihe e dere banyere m na-emezu.”+
37 N’ihi na ana m asị unu na ihe a e dere aghaghị imezu n’ebe m nọ, ya bụ, ‘A gụnyere ya ná ndị na-emebi iwu.’+ N’ihi na ihe e dere banyere m na-emezu.”+