Jọn 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma Jọn+ nọkwa na-eme baptizim n’Inọn nke dị Selim nso, n’ihi na e nwere mmiri buru ibu+ n’ebe ahụ, ndị mmadụ nọkwa na-abịa, a na-eme ha baptizim;+
23 Ma Jọn+ nọkwa na-eme baptizim n’Inọn nke dị Selim nso, n’ihi na e nwere mmiri buru ibu+ n’ebe ahụ, ndị mmadụ nọkwa na-abịa, a na-eme ha baptizim;+