Jọn 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Oge awa na-abịa, ọ bụkwa ugbu a, mgbe ndị nwụrụ anwụ+ ga-anụ olu+ Ọkpara Chineke, ndị ṅakwara ntị ga-adị ndụ.+
25 “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Oge awa na-abịa, ọ bụkwa ugbu a, mgbe ndị nwụrụ anwụ+ ga-anụ olu+ Ọkpara Chineke, ndị ṅakwara ntị ga-adị ndụ.+