Jọn 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abụ m osisi vaịn ahụ, unu bụ alaka ya. Onye nọgidere n’ime m, mụ onwe m anọgidekwa n’ime ya, ọ na-amị mkpụrụ dị ukwuu;+ n’ihi na e wezụga m, unu apụghị ime ihe ọ bụla ma ọlị. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:5 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 276 Ụlọ Nche,8/15/1990, p. 8
5 Abụ m osisi vaịn ahụ, unu bụ alaka ya. Onye nọgidere n’ime m, mụ onwe m anọgidekwa n’ime ya, ọ na-amị mkpụrụ dị ukwuu;+ n’ihi na e wezụga m, unu apụghị ime ihe ọ bụla ma ọlị.