Jọn 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Saịmọn Pita nọ na-eso Jizọs, ya na onye ọzọ bụ́ onye na-eso ụzọ Jizọs.+ Nnukwu onye nchụàjà maara onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye a wee soro Jizọs banye na mbara èzí nnukwu onye nchụàjà ahụ, Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 288 Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 16-17 Ụlọ Nche,4/1/1991, p. 3111/15/1990, p. 8
15 Saịmọn Pita nọ na-eso Jizọs, ya na onye ọzọ bụ́ onye na-eso ụzọ Jizọs.+ Nnukwu onye nchụàjà maara onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye a wee soro Jizọs banye na mbara èzí nnukwu onye nchụàjà ahụ,
18:15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 288 Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 16-17 Ụlọ Nche,4/1/1991, p. 3111/15/1990, p. 8