Jọn 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Mgbe ị bụ nwata, ị na-eke ákwà n’úkwù, na-ejegharị ebe ị chọrọ. Ma mgbe ị ga-eme agadi, ị ga-agbatị aka gị, onye ọzọ ga-ekekwa gị ákwà n’úkwù,+ durukwa gị gaa n’ebe ị na-achọghị.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:18 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 308 Ụlọ Nche,4/15/1991, p. 8-9
18 N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Mgbe ị bụ nwata, ị na-eke ákwà n’úkwù, na-ejegharị ebe ị chọrọ. Ma mgbe ị ga-eme agadi, ị ga-agbatị aka gị, onye ọzọ ga-ekekwa gị ákwà n’úkwù,+ durukwa gị gaa n’ebe ị na-achọghị.”+