Ọrụ Ndịozi 2:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 O kwuru ọtụtụ ihe ndị ọzọ wee gbaa àmà nke ọma. Ọ gbakwara ha ume, sị: “Bụrụnụ ndị a ga-azọpụta n’ọgbọ a gbagọrọ agbagọ.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:40 Ụlọ Nche,6/1/1997, p. 28
40 O kwuru ọtụtụ ihe ndị ọzọ wee gbaa àmà nke ọma. Ọ gbakwara ha ume, sị: “Bụrụnụ ndị a ga-azọpụta n’ọgbọ a gbagọrọ agbagọ.”+