Diuterọnọmi 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha onwe ha emewo omume na-eweta mbibi;+Ha abụghị ụmụ ya, ọ bụ ha nwere ntụpọ.+Ọgbọ gbagọrọ agbagọ ma hịgọọ ahịgọ!+ Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+ Ndị Galeshia 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’ajọ usoro ihe dị ugbu a+ dị ka uche+ Chineke bụ́ Nna anyị si dị, Ndị Filipaị 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta+ na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ+ Chineke ndị na-enweghị mmerụ n’etiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ,+ nke hịgọkwara ahịgọ, bụ́ ndị unu na-enwu n’etiti ha dị ka ndị na-enye ìhè n’ụwa,+
5 Ha onwe ha emewo omume na-eweta mbibi;+Ha abụghị ụmụ ya, ọ bụ ha nwere ntụpọ.+Ọgbọ gbagọrọ agbagọ ma hịgọọ ahịgọ!+
8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+
4 O nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’ajọ usoro ihe dị ugbu a+ dị ka uche+ Chineke bụ́ Nna anyị si dị,
15 ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta+ na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ+ Chineke ndị na-enweghị mmerụ n’etiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ,+ nke hịgọkwara ahịgọ, bụ́ ndị unu na-enwu n’etiti ha dị ka ndị na-enye ìhè n’ụwa,+