Ọrụ Ndịozi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’eziokwu, ndị amụma niile kwa, site na Samuel gaa n’ihu, nakwa ndị sochiri ha, bụ́ ndị niile kwuru okwu, kpọsara ụbọchị ndị a n’ụzọ doro anya.+
24 N’eziokwu, ndị amụma niile kwa, site na Samuel gaa n’ihu, nakwa ndị sochiri ha, bụ́ ndị niile kwuru okwu, kpọsara ụbọchị ndị a n’ụzọ doro anya.+