Ọrụ Ndịozi 7:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ma, mgbe ha nụrụ ihe ndị a, o wee dụọ ha adụ n’obi ha,+ ha wee malite ịta ikikere ezé+ megide ya. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:54 Ịgba Àmà, p. 46, 50