Abụ Ọma 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị si n’ezi ofufe dapụ bụ́ ndị na-akwa emo iji nweta ntakịrị ihe oriri+Na-ata ikikere ezé megide m.+ Abụ Ọma 112:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+
16 Ndị si n’ezi ofufe dapụ bụ́ ndị na-akwa emo iji nweta ntakịrị ihe oriri+Na-ata ikikere ezé megide m.+
10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+