Ọrụ Ndịozi 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, mgbe ọgbakọ+ ahụ dupụsịrị ndị ikom a, ha gara ma Finishia ma Sameria, na-akọ n’ụzọ zuru ezu otú ndị mba ọzọ+ si na-echegharị, ha nọkwa na-eme ka ụmụnna niile na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:3 Ịgba Àmà, p. 104-105
3 Ya mere, mgbe ọgbakọ+ ahụ dupụsịrị ndị ikom a, ha gara ma Finishia ma Sameria, na-akọ n’ụzọ zuru ezu otú ndị mba ọzọ+ si na-echegharị, ha nọkwa na-eme ka ụmụnna niile na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+