Ọrụ Ndịozi 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ha bịarutere Jeruselem, ọgbakọ ahụ na ndịozi na ndị okenye ji obiọma nabata ha,+ ha kọkwara ọtụtụ ihe Chineke mere site n’aka ha.+
4 Mgbe ha bịarutere Jeruselem, ọgbakọ ahụ na ndịozi na ndị okenye ji obiọma nabata ha,+ ha kọkwara ọtụtụ ihe Chineke mere site n’aka ha.+