Ọrụ Ndịozi 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ kpaghịkwa ókè ọ bụla ma ọlị n’etiti anyị na ha,+ kama o mere ka obi ha dị ọcha site n’okwukwe.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:9 Ịgba Àmà, p. 106