Ọrụ Ndịozi 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi nke ahụ, ìgwè mmadụ ahụ dum gbachiri nkịtị, ha malitekwara ige Banabas na Pọl ntị ka ha na-akọ ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube Chineke mere site n’aka ha n’etiti ndị mba ọzọ.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:12 Ịgba Àmà, p. 106 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54
12 N’ihi nke ahụ, ìgwè mmadụ ahụ dum gbachiri nkịtị, ha malitekwara ige Banabas na Pọl ntị ka ha na-akọ ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube Chineke mere site n’aka ha n’etiti ndị mba ọzọ.+