Ọrụ Ndịozi 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ahụ, ndịozi na ndị okenye nakwa ọgbakọ ahụ dum kwadoro iziga ndị ikom a họọrọ n’etiti ha Antiọk, ha na Pọl na Banabas, ya bụ, Judas onye a na-akpọ Basabas+ nakwa Saịlas, bụ́ ndị ikom na-edu ndú n’etiti ụmụnna; Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:22 Ịgba Àmà, p. 113 Ụlọ Nche,2/15/1999, p. 26-27
22 Mgbe ahụ, ndịozi na ndị okenye nakwa ọgbakọ ahụ dum kwadoro iziga ndị ikom a họọrọ n’etiti ha Antiọk, ha na Pọl na Banabas, ya bụ, Judas onye a na-akpọ Basabas+ nakwa Saịlas, bụ́ ndị ikom na-edu ndú n’etiti ụmụnna;