Ọrụ Ndịozi 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ha sikwa n’aka ha dee, sị: “Ọ bụ ụmụnna unu, ya bụ, ndịozi na ndị okenye, na-edetara ụmụnna ndị nọ n’Antiọk+ na Siria na Silishia,+ bụ́ ndị si ná ndị mba ọzọ, akwụkwọ ozi: Anyị na-ekele unu! Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:23 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 26
23 ha sikwa n’aka ha dee, sị: “Ọ bụ ụmụnna unu, ya bụ, ndịozi na ndị okenye, na-edetara ụmụnna ndị nọ n’Antiọk+ na Siria na Silishia,+ bụ́ ndị si ná ndị mba ọzọ, akwụkwọ ozi: Anyị na-ekele unu!