Ọrụ Ndịozi 15:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma mgbe ụbọchị ụfọdụ gasịrị, Pọl sịrị Banabas: “Bịa ka anyị laghachi gaa leta ụmụnna anyị n’obodo niile anyị kwusara okwu Jehova, ka anyị hụ otú ha mere.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:36 Ịgba Àmà, p. 117-119
36 Ma mgbe ụbọchị ụfọdụ gasịrị, Pọl sịrị Banabas: “Bịa ka anyị laghachi gaa leta ụmụnna anyị n’obodo niile anyị kwusara okwu Jehova, ka anyị hụ otú ha mere.”+