Ọrụ Ndịozi 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Na mberede, oké ala ọma jijiji mere, ntọala ụlọ nga ahụ wee maa jijiji. Ibo ụzọ niile meghekwara n’otu ntabi anya, agbụ e kere ha niile tọpụkwara.+
26 Na mberede, oké ala ọma jijiji mere, ntọala ụlọ nga ahụ wee maa jijiji. Ibo ụzọ niile meghekwara n’otu ntabi anya, agbụ e kere ha niile tọpụkwara.+