Ọrụ Ndịozi 16:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Na mberede, oké ala ọma jijiji mere, ntọala ụlọ nga ahụ ebido ịma jijiji. Ụzọ niile meghekwara n’otu ntabi anya, agbụ e kere ha niile tọpụkwara.+
26 Na mberede, oké ala ọma jijiji mere, ntọala ụlọ nga ahụ ebido ịma jijiji. Ụzọ niile meghekwara n’otu ntabi anya, agbụ e kere ha niile tọpụkwara.+