Ọrụ Ndịozi 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha nụsịrị ihe a, ha malitere inye Chineke otuto, ha gwakwara ya, sị: “Nwanna, ị na-ahụ ọtụtụ puku ndị kwere ekwe e nwere n’etiti ndị Juu; ha niile na-anụkwara Iwu ahụ ọkụ n’obi.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:20 Ịgba Àmà, p. 182-183 Ụlọ Nche,3/15/2003, p. 23-2410/15/2002, p. 30
20 Mgbe ha nụsịrị ihe a, ha malitere inye Chineke otuto, ha gwakwara ya, sị: “Nwanna, ị na-ahụ ọtụtụ puku ndị kwere ekwe e nwere n’etiti ndị Juu; ha niile na-anụkwara Iwu ahụ ọkụ n’obi.+