Ọrụ Ndịozi 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Akpagbukwara m ndị na-eso Ụzọ a ruo n’ókè igbu ha egbu,+ na-eke ma ndị ikom ma ndị inyom agbụ, na-atụbakwa ha n’ụlọ mkpọrọ,+
4 Akpagbukwara m ndị na-eso Ụzọ a ruo n’ókè igbu ha egbu,+ na-eke ma ndị ikom ma ndị inyom agbụ, na-atụbakwa ha n’ụlọ mkpọrọ,+