Ndị Rom 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, obi ụtọ a ọ̀ na-adịrị ndị e biri úgwù, ka ọ̀ na-adịrị ndị a na-ebighị úgwù?+ N’ihi na anyị na-ekwu, sị: “A gụụrụ Ebreham okwukwe ya dị ka ezi omume.”+
9 Ya mere, obi ụtọ a ọ̀ na-adịrị ndị e biri úgwù, ka ọ̀ na-adịrị ndị a na-ebighị úgwù?+ N’ihi na anyị na-ekwu, sị: “A gụụrụ Ebreham okwukwe ya dị ka ezi omume.”+