Ndị Rom 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Olee mgbe a gụrụ ya? Ọ bụ mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ka ọ̀ bụ mgbe e biri ya úgwù?+ Ọ bụghị mgbe e biri ya úgwù, kama ọ bụ mgbe a na-ebibeghị ya úgwù.
10 Olee mgbe a gụrụ ya? Ọ bụ mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ka ọ̀ bụ mgbe e biri ya úgwù?+ Ọ bụghị mgbe e biri ya úgwù, kama ọ bụ mgbe a na-ebibeghị ya úgwù.