Ndị Rom 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee nata ihe ịrịba ama,+ ya bụ, ibi úgwù, dị ka akara nke ezi omume site n’okwukwe o nwere mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ka o wee bụrụ nna+ nke ndị niile nwere okwukwe+ mgbe ha bụ ndị a na-ebibeghị úgwù, ka e wee gụọrọ ha ya dị ka ezi omume; Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:11 Ụlọ Nche,8/15/2001, p. 14
11 O wee nata ihe ịrịba ama,+ ya bụ, ibi úgwù, dị ka akara nke ezi omume site n’okwukwe o nwere mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ka o wee bụrụ nna+ nke ndị niile nwere okwukwe+ mgbe ha bụ ndị a na-ebibeghị úgwù, ka e wee gụọrọ ha ya dị ka ezi omume;