Ndị Rom 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ bụrụ na ndị jidesiri iwu ike bụ ndị nketa, e mewo ka okwukwe bụrụ ihe na-abaghị uru, e wepụwokwa nkwa ahụ.+
14 N’ihi na ọ bụrụ na ndị jidesiri iwu ike bụ ndị nketa, e mewo ka okwukwe bụrụ ihe na-abaghị uru, e wepụwokwa nkwa ahụ.+