Ndị Rom 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 dị nnọọ ka e dere, sị: “Emewo m ka ị bụrụ nna nke ọtụtụ mba.”)+ Ọ bụ n’ihu Onye ahụ nke o nwere okwukwe n’ebe ọ nọ, ya bụ, n’ihu Chineke, bụ́ onye na-eme ka ndị nwụrụ anwụ dị ndụ,+ onye na-akpọkwa ihe ndị na-adịghị adị dị ka à ga-asị na ha dị.+
17 dị nnọọ ka e dere, sị: “Emewo m ka ị bụrụ nna nke ọtụtụ mba.”)+ Ọ bụ n’ihu Onye ahụ nke o nwere okwukwe n’ebe ọ nọ, ya bụ, n’ihu Chineke, bụ́ onye na-eme ka ndị nwụrụ anwụ dị ndụ,+ onye na-akpọkwa ihe ndị na-adịghị adị dị ka à ga-asị na ha dị.+