Ndị Rom 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụ ezie na olileanya adịkwaghị, ọ dabeere n’olileanya nwee okwukwe,+ ka o wee ghọọ nna nke ọtụtụ mba+ dị ka ihe e kwuru si dị, nke sịrị: “Otú ahụ ka mkpụrụ gị ga-adị.”+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:18 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2023, p. 7 Ụlọ Nche,6/15/2008, p. 30
18 Ọ bụ ezie na olileanya adịkwaghị, ọ dabeere n’olileanya nwee okwukwe,+ ka o wee ghọọ nna nke ọtụtụ mba+ dị ka ihe e kwuru si dị, nke sịrị: “Otú ahụ ka mkpụrụ gị ga-adị.”+