Ndị Rom 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ bụrụ na unu na Kraịst dị n’otu,+ ahụ́ unu nwụrụ anwụ n’ezie n’ihi mmehie, ma mmụọ ahụ bụ ndụ+ n’ihi ezi omume.
10 Ma ọ bụrụ na unu na Kraịst dị n’otu,+ ahụ́ unu nwụrụ anwụ n’ezie n’ihi mmehie, ma mmụọ ahụ bụ ndụ+ n’ihi ezi omume.