1 Ndị Kọrịnt 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụrụ na m na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche nke ụmụ mmadụ+ na nke ndị mmụọ ozi, ma enweghị m ịhụnanya, aghọwo m ngwá egwú bras nke na-ada ụda ma ọ bụ ájà nke na-eme mkpọtụ.+ 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:1 Bịaruo Jehova Nso, p. 301 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 47/15/1992, p. 285/1/1991, p. 10-11
13 Ọ bụrụ na m na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche nke ụmụ mmadụ+ na nke ndị mmụọ ozi, ma enweghị m ịhụnanya, aghọwo m ngwá egwú bras nke na-ada ụda ma ọ bụ ájà nke na-eme mkpọtụ.+