1 Ndị Kọrịnt 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na onye na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche na-agwa Chineke okwu, ọ bụghị mmadụ, n’ihi na ọ dịghị onye na-anụ ihe ọ na-ekwu,+ kama ọ na-ekwu ihe nzuzo ndị dị nsọ+ site n’ike mmụọ nsọ.
2 N’ihi na onye na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche na-agwa Chineke okwu, ọ bụghị mmadụ, n’ihi na ọ dịghị onye na-anụ ihe ọ na-ekwu,+ kama ọ na-ekwu ihe nzuzo ndị dị nsọ+ site n’ike mmụọ nsọ.