1 Ndị Kọrịnt 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka o si adị, ihe ndị na-adịghị ndụ na-adapụta ụda,+ ma ọ̀ bụ ọjà ma ọ bụ ụbọ akwara; olee otú a ga-esi mara ihe e ji ọjà ahụ na-egbu ma ọ bụ ihe e ji ụbọ akwara ahụ na-akpọ, ma ọ bụrụ na ọ dịghị ihe dị iche n’ụda ha?
7 Dị ka o si adị, ihe ndị na-adịghị ndụ na-adapụta ụda,+ ma ọ̀ bụ ọjà ma ọ bụ ụbọ akwara; olee otú a ga-esi mara ihe e ji ọjà ahụ na-egbu ma ọ bụ ihe e ji ụbọ akwara ahụ na-akpọ, ma ọ bụrụ na ọ dịghị ihe dị iche n’ụda ha?