1 Ndị Kọrịnt 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ihe zoro ezo ndị dị n’obi ya na-apụta ìhè,+ nke mere na ọ ga-egbu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, wee kpọọrọ Chineke isiala, sị: “N’ezie, Chineke nọ n’etiti unu.”+
25 ihe zoro ezo ndị dị n’obi ya na-apụta ìhè,+ nke mere na ọ ga-egbu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, wee kpọọrọ Chineke isiala, sị: “N’ezie, Chineke nọ n’etiti unu.”+