1 Ndị Kọrịnt 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụrụkwa na ndị mmadụ na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche, ka ọ bụrụ mmadụ abụọ, ma ọ bụ, ya akarịla mmadụ atọ, onye kwusịa, ibe ya ekwuo; ka otu onye na-asụgharị ihe a na-ekwu.+
27 Ọ bụrụkwa na ndị mmadụ na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche, ka ọ bụrụ mmadụ abụọ, ma ọ bụ, ya akarịla mmadụ atọ, onye kwusịa, ibe ya ekwuo; ka otu onye na-asụgharị ihe a na-ekwu.+