1 Ndị Kọrịnt 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na unu niile pụrụ ibu amụma,+ otu onye busịa, ibe ya ebuo, ka mmadụ niile wee mụta ihe, e wee gbaa mmadụ niile ume.+
31 N’ihi na unu niile pụrụ ibu amụma,+ otu onye busịa, ibe ya ebuo, ka mmadụ niile wee mụta ihe, e wee gbaa mmadụ niile ume.+